Ekwueme

Post by MarkBassey
2025-06-27
Ekwueme image
184    149    0    0   

Prospa Ochimana

Listen to Audio

Prospa Ochimana and Osinashi Nwachukwu created a vigorous sound. This masterpiece soundtrack was released in 2017
Onye nwe anyi ezitewoNdi mmoziya ka ha nonyere anyiYou are the living God oEze no one like youEkwueme ekwuemeEkwueme ekwuemeYou are the living God oEze no one like youEkwueme ekwuemeEkwueme ekwuemeYou are the living God oEze no one like youSpeaking in tonguesYou are the living God oEze no one like youSpeaking in tonguesEze no one like you
You're my healer you are my keeperMy restorer my life-giverYou are the living God oEze no one like youNo one can do me like you doNo one can touch me like you do God ehYou are the living God oEze no one like you
You picked me from the miry claySet my feet on the rock to stayYou are my promoter you are my defenderYou are the living God oEze no one like you
Okechi e nnukwu chiOkechi e nnukwu chiNani gi bu ome okachieNani ihe ikwuru bu ihe ina eme
Omo okachie nnukwu chiAmama amasi amasi olori ihe loro che loro entiAgu bata ohia mgbada awara osoEkwueme so gi bu ekwueme
Ihe ikwuru bu ihe ina emeIhe ikara bu ihe ina emeObu onye n'ekwu ma chim kwuchasiaObu onye n'aturu chim uka chukwu
Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi eInweghi onyiri amama amasi amasiEbube dike okechi ekwuemeIhe ikwu k'ina eme
Oloro ihe loro ihe loro enyi kpuru odumu n'Oke nmanwu n'eta onwe yaOgbara nkiti okwu biri n' onu yaEcheta obi esie ike gaga n' ogwuAmama amasi amasi oje n' nmuo oje na madu chukwu omaObata ulo adinmaEbube dike ebube dike ebube dike ebube dikeEkwueme ha
Ekwueme ekwueme
Ekwueme ekwueme ekwuemeChi jury éluigwe we ju uwa nileEkwueme ihe ikwuru ka ina emeEkwueme nani gi bu ekwueme
Ikuku aman'onya chi obiomaEkwueme ememue ogara ngada ngaObata ulo adi uma chukwu onye olu ebubeEkwueme ihe ikwuru ka'ina eme
Obu onye n'aturu gi uka chukwu omaObudi onye n'ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebiNani gi bu ekwu eme ihe ikara bu ihe ina eme oEkwueme ibu ekwueme
Oke nmiri nke n'ebu ogweEbighebi eligwe oke nmanwu n'eti onwe yaObata ulo adimmaChukwu o chukwu o chukwu o chukwu o chukwu oEkwueme
Imedawomu obi chukwu oma oletara onye emejoro chukwu omaEkwueme chi n'echere mu so gi bu ekwueme oEkwuemem mu mmm ekwueme
See what you've done for meSee how you set me freeYou are the living God oEze no one like youSee what you've done for meSee how you delivered meYou are the living God oEze no one like you
Eze no one like youEze no one like youYou are the living God oEze no one like you


More Audio

Be Lifted image
Be Lifted by MOG music
Be Lifted (Live) song from album Better Me is released in 2018.
 163
Omeliwo image
Omeliwo by Judikay
Jehovah ‘Meliwo (The Lord Has Prevailed) feat. 121Selah is a
 1692
Champion image
Champion by Frank Edwards
Album; Born In July. Released; 2017
 692
Holy Forever image
Holy Forever by CeCe Winans
Official song for “Holy Forever” from CeCe Winans
 172
Yeshua image
Yeshua by Folabi Nuel
Folabi Nuel is a singer, songwriter, worship Leader, Recording artist and preacher with a mandate.
 1370
I'll forever sing image
I'll forever sing by Frank Edwards
Released; 2016 Album; Fankincense.
 582